Joshụa 10:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Joshụa bibiri obodo niile bụ́ ugwu ugwu, bibiekwa Negeb,* Shefila,*+ na ebe ndị dị ná mkpọda, nakwa eze ha niile. O nweghị onye ọ hapụrụ ndụ. O bibiri ihe niile na-eku ume,+ otú Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru ka e mee.+
40 Joshụa bibiri obodo niile bụ́ ugwu ugwu, bibiekwa Negeb,* Shefila,*+ na ebe ndị dị ná mkpọda, nakwa eze ha niile. O nweghị onye ọ hapụrụ ndụ. O bibiri ihe niile na-eku ume,+ otú Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru ka e mee.+