Joshụa 10:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Joshụa meriri ndị eze a niile ma weghara ala ha otu mgbe, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel na-alụrụ ndị Izrel agha.+
42 Joshụa meriri ndị eze a niile ma weghara ala ha otu mgbe, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel na-alụrụ ndị Izrel agha.+