Joshụa 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 n’ebe ndịda. E nwekwara ala ndị Kenan niile nakwa Meara, bụ́ ala ndị Saịdọn,+ ruo n’Efek, ruokwa n’ókè ndị Amọraịt.
4 n’ebe ndịda. E nwekwara ala ndị Kenan niile nakwa Meara, bụ́ ala ndị Saịdọn,+ ruo n’Efek, ruokwa n’ókè ndị Amọraịt.