Joshụa 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O nyere ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn,+ na obodo dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba niile nke dị larịị, ruokwa Daịbọn.
9 O nyere ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn,+ na obodo dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba niile nke dị larịị, ruokwa Daịbọn.