Joshụa 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 obodo niile dị n’ala dị larịị, nakwa ebe niile Saịhọn eze ndị Amọraịt chịrị, onye si na Heshbọn na-achị.+ Mosis meriri ya+ na ndị isi Midian, ya bụ, Ivaị, Rikem, Zọọ, Họọ, na Riba.+ Ha bụ ndị Saịhọn mere ndị isi. Ha bibukwa ebe ndị ahụ.
21 obodo niile dị n’ala dị larịị, nakwa ebe niile Saịhọn eze ndị Amọraịt chịrị, onye si na Heshbọn na-achị.+ Mosis meriri ya+ na ndị isi Midian, ya bụ, Ivaị, Rikem, Zọọ, Họọ, na Riba.+ Ha bụ ndị Saịhọn mere ndị isi. Ha bibukwa ebe ndị ahụ.