-
Joshụa 13:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ebe ala ebo Ruben kwụsịrị bụ n’Osimiri Jọdan. Ala a ka ebo Ruben ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha ketakwara obodo ndị dị n’ala ahụ na ógbè ha niile.
-