Joshụa 13:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ala ha ketara bụ Mahaneyim,+ Beshan niile, ebe niile Ọg eze Beshan chịrị, na obodo niile Jeya nwe,*+ ndị dị na Beshan, nakwa obodo iri isii.
30 Ala ha ketara bụ Mahaneyim,+ Beshan niile, ebe niile Ọg eze Beshan chịrị, na obodo niile Jeya nwe,*+ ndị dị na Beshan, nakwa obodo iri isii.