Joshụa 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+
14 Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+