Joshụa 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis ṅụrụ iyi n’ụbọchị ahụ, sị: ‘Ọ bụ gị na ụmụ gị ga-eketa ala ahụ ị gara ije na ya, unu ga-ebitekwa ya aka, n’ihi na i ji obi gị niile soro Jehova bụ́ Chineke m.’+
9 Mosis ṅụrụ iyi n’ụbọchị ahụ, sị: ‘Ọ bụ gị na ụmụ gị ga-eketa ala ahụ ị gara ije na ya, unu ga-ebitekwa ya aka, n’ihi na i ji obi gị niile soro Jehova bụ́ Chineke m.’+