Joshụa 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụ ya mere Keleb nwa Jefune, onye Kinaz, ji keta ala Hebrọn ruo taa. O ketara ala a n’ihi na o ji obi ya niile soro Jehova bụ́ Chineke Izrel.+
14 Ọ bụ ya mere Keleb nwa Jefune, onye Kinaz, ji keta ala Hebrọn ruo taa. O ketara ala a n’ihi na o ji obi ya niile soro Jehova bụ́ Chineke Izrel.+