Joshụa 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O ruru Diba, n’ebe Ndagwurugwu Ekọ,+ ruokwa ebe ugwu na Gilgal.+ Gilgal dị ebe e si agbago Adọmịm n’ebe ndịda ndagwurugwu. Ala ha gawakwara ruo na mmiri En-shimesh+ ma kwụsị na En-rogel.+
7 O ruru Diba, n’ebe Ndagwurugwu Ekọ,+ ruokwa ebe ugwu na Gilgal.+ Gilgal dị ebe e si agbago Adọmịm n’ebe ndịda ndagwurugwu. Ala ha gawakwara ruo na mmiri En-shimesh+ ma kwụsị na En-rogel.+