Joshụa 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O sikwa n’ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn. O rukwara Beala, ya bụ, Kiriat-jierim.+
9 O sikwa n’ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn. O rukwara Beala, ya bụ, Kiriat-jierim.+