Joshụa 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O sikwa n’ebe ọdịda anyanwụ Beala ruo n’Ugwu Sia, garakwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn. Ọ gakwaara ruo Bet-shimesh,+ ruokwa Timna.+
10 O sikwa n’ebe ọdịda anyanwụ Beala ruo n’Ugwu Sia, garakwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn. Ọ gakwaara ruo Bet-shimesh,+ ruokwa Timna.+