Joshụa 15:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ bụ́ nwanne Keleb, weghaara ya. N’ihi ya, Keleb kpọnyere ya Aksa nwa ya nwaanyị+ ka ọ bụrụ nwunye ya.
17 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ bụ́ nwanne Keleb, weghaara ya. N’ihi ya, Keleb kpọnyere ya Aksa nwa ya nwaanyị+ ka ọ bụrụ nwunye ya.