Joshụa 15:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Obodo ndị ọzọ bụ Ekrọn na ime obodo ndị dị ya nso,* nakwa ógbè ya niile.