Joshụa 15:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Obodo ọzọ bụ Ashdọd+ na ime obodo ndị dị ya nso* nakwa ógbè ya niile. Ọzọ bụ Gaza+ na ime obodo ndị dị ya nso nakwa ógbè ya niile, ruokwa Ndagwurugwu Ijipt, na Oké Osimiri Mediterenian* na obodo dị ya n’akụkụ.+
47 Obodo ọzọ bụ Ashdọd+ na ime obodo ndị dị ya nso* nakwa ógbè ya niile. Ọzọ bụ Gaza+ na ime obodo ndị dị ya nso nakwa ógbè ya niile, ruokwa Ndagwurugwu Ijipt, na Oké Osimiri Mediterenian* na obodo dị ya n’akụkụ.+