Joshụa 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 kama unu ga-eketakwa ebe ahụ bụ́ ugwu ugwu.+ Ebe ọ bụ oké ọhịa, sụọnụ ya. Ọ ga-abụkwa ebe ala unu ga-akwụsị. Chụpụnụ ndị Kenan, n’agbanyeghị na ha siri ike, nweekwa ụgbọ ịnyịnya agha ndị a rụnyere ogologo mma n’ụkwụ ha.”*+
18 kama unu ga-eketakwa ebe ahụ bụ́ ugwu ugwu.+ Ebe ọ bụ oké ọhịa, sụọnụ ya. Ọ ga-abụkwa ebe ala unu ga-akwụsị. Chụpụnụ ndị Kenan, n’agbanyeghị na ha siri ike, nweekwa ụgbọ ịnyịnya agha ndị a rụnyere ogologo mma n’ụkwụ ha.”*+