Joshụa 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Seenụ otú a ga-esi kee ala ahụ ụzọ asaa n’akwụkwọ. Wetakwaranụ m akwụkwọ ahụ ebe a. M ga-efekwara unu nza+ ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.
6 Seenụ otú a ga-esi kee ala ahụ ụzọ asaa n’akwụkwọ. Wetakwaranụ m akwụkwọ ahụ ebe a. M ga-efekwara unu nza+ ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.