Joshụa 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Joshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Ọ nọkwa ebe ahụ keere ndị Izrel ala ahụ, kenye ebo nke ọ bụla nke ha.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:10 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,11/2021, p. 2
10 Joshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Ọ nọkwa ebe ahụ keere ndị Izrel ala ahụ, kenye ebo nke ọ bụla nke ha.+