Joshụa 19:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ala Dan ketara abaghị ha.+ N’ihi ya, ha gara lụso Lishem agha,+ merie ya ma jiri mma agha bibie ya. Ha weghaara ya ma biri na ya. Ha gụgharịkwara Lishem aha, kpọwa ya Dan, aha nna nna ha.+
47 Ala Dan ketara abaghị ha.+ N’ihi ya, ha gara lụso Lishem agha,+ merie ya ma jiri mma agha bibie ya. Ha weghaara ya ma biri na ya. Ha gụgharịkwara Lishem aha, kpọwa ya Dan, aha nna nna ha.+