Joshụa 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ná mpaghara Osimiri Jọdan, n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ha si n’ebo Ruben họrọ Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad họrọ Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase+ họrọ Golan+ nke dị na Beshan.
8 Ná mpaghara Osimiri Jọdan, n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ha si n’ebo Ruben họrọ Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad họrọ Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase+ họrọ Golan+ nke dị na Beshan.