Joshụa 20:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Obodo ndị a ka a họtaara ndị Izrel niile nakwa ndị mbịarambịa ha na ha bi, ka onye ọ bụla gburu mmadụ* n’amaghị ụma gbaga n’otu n’ime ha,+ ka onye na-abọrọ onye ahụ o gburu ọbọ ghara igbu ya tupu nzukọ unu ekpee ya ikpe.+
9 Obodo ndị a ka a họtaara ndị Izrel niile nakwa ndị mbịarambịa ha na ha bi, ka onye ọ bụla gburu mmadụ* n’amaghị ụma gbaga n’otu n’ime ha,+ ka onye na-abọrọ onye ahụ o gburu ọbọ ghara igbu ya tupu nzukọ unu ekpee ya ikpe.+