Joshụa 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha bịakwutere ha na Shaịlo+ n’ala Kenan, gwa ha, sị: “Jehova gwara Mosis ka o kwuo ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, nakwa ala ebe anụmanụ anyị ga na-ata ahịhịa.”+
2 Ha bịakwutere ha na Shaịlo+ n’ala Kenan, gwa ha, sị: “Jehova gwara Mosis ka o kwuo ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, nakwa ala ebe anụmanụ anyị ga na-ata ahịhịa.”+