Joshụa 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nza nke mbụ e fere bụ maka ezinụlọ ụmụ Kohat.+ Mgbe e fere ya, e si n’ebo Juda,+ n’ebo Simiọn,+ nakwa n’ebo Benjamin+ nye ụmụ Erọn onye nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, obodo iri na atọ.
4 Nza nke mbụ e fere bụ maka ezinụlọ ụmụ Kohat.+ Mgbe e fere ya, e si n’ebo Juda,+ n’ebo Simiọn,+ nakwa n’ebo Benjamin+ nye ụmụ Erọn onye nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, obodo iri na atọ.