Joshụa 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 E sikwa n’ọkara ebo Manase nye ha Teanak+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Gat-rimọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo abụọ.
25 E sikwa n’ọkara ebo Manase nye ha Teanak+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Gat-rimọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo abụọ.