Joshụa 21:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 E sikwa n’ọkara ebo Manase nye ụmụ Geshọn,+ bụ́ ezinụlọ ụmụ Livaị, obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Bieshtera na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo abụọ.
27 E sikwa n’ọkara ebo Manase nye ụmụ Geshọn,+ bụ́ ezinụlọ ụmụ Livaị, obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Bieshtera na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo abụọ.