-
Joshụa 21:40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
40 Obodo niile e nyere ụmụ Meraraị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ́ ndị fọrọ n’ezinụlọ ụmụ Livaị, dị obodo iri na abụọ.