Joshụa 22:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E mechaa, ndị Izrel ndị ọzọ nụrụ ka a sịrị:+ “Ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase arụọla ebe ịchụàjà n’ókè ala Kenan dị n’akụkụ Osimiri Jọdan, ná mpaghara nke anyị nwe.”
11 E mechaa, ndị Izrel ndị ọzọ nụrụ ka a sịrị:+ “Ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase arụọla ebe ịchụàjà n’ókè ala Kenan dị n’akụkụ Osimiri Jọdan, ná mpaghara nke anyị nwe.”