Joshụa 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị isi iri so ya gaa. Onyeisi nke ọ bụla nwere ebo ọ nọchiri anya ya n’Izrel. Ha niile bụ ndị isi n’ezinụlọ nna ha n’ime ndị isi ọnụmara dị iche iche* n’Izrel.+
14 Ndị isi iri so ya gaa. Onyeisi nke ọ bụla nwere ebo ọ nọchiri anya ya n’Izrel. Ha niile bụ ndị isi n’ezinụlọ nna ha n’ime ndị isi ọnụmara dị iche iche* n’Izrel.+