19 Ugbu a, ọ bụrụ na ala unu nwetara rụrụ arụ, gafetanụ n’ala Jehova nwe,+ ebe ụlọikwuu Jehova dị,+ ka anyị na unu biri. Unu enupụrụla Jehova isi. Unu arụkwala ebe ịchụàjà nke unu, nke dị iche n’ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke anyị. Unu rụọ ya, anyị enupụrụla Chineke isi.+