27 Kama ọ bụ ihe àmà anyị na unu+ nakwa ụmụ anyị ga-anọchi anyị ga-eji mara na anyị ga na-ejere Jehova ozi, na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ na àjà udo nakwa àjà ndị ọzọ.+ Ọ ga-eme ka ụmụ unu ghara ịgwa ụmụ anyị n’ọdịnihu, sị: “O nweghị ihe jikọrọ unu na Jehova.”’