Joshụa 22:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Tụfịakwa! Anyị agaghị enupụrụ Jehova isi. Anyị agaghịkwa akwụsị iso Jehova taa,+ gaa rụọ ebe ịchụàjà ọzọ maka ịchụ àjà a na-esu ọkụ, àjà ọka, na àjà ndị ọzọ, ma e wezụga ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke nke dị n’ihu ụlọikwuu ya.”+
29 Tụfịakwa! Anyị agaghị enupụrụ Jehova isi. Anyị agaghịkwa akwụsị iso Jehova taa,+ gaa rụọ ebe ịchụàjà ọzọ maka ịchụ àjà a na-esu ọkụ, àjà ọka, na àjà ndị ọzọ, ma e wezụga ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke nke dị n’ihu ụlọikwuu ya.”+