Joshụa 23:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Joshụa kpọkọrọ Izrel niile,+ ma ndị okenye ha, ma ndị isi ha, ma ndị ikpe ha, ma ndị ndú ha,+ wee sị ha: “Emeela m agadi, kaa ezigbo nká. Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:2 Ụlọ Nche,7/1/1992, p. 12
2 Joshụa kpọkọrọ Izrel niile,+ ma ndị okenye ha, ma ndị isi ha, ma ndị ikpe ha, ma ndị ndú ha,+ wee sị ha: “Emeela m agadi, kaa ezigbo nká.