Joshụa 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu nọ na-achụpụrụ unu ha.+ Ọ napụkwara ha ala ha n’ihi unu. Unu ewegharakwala ya otú Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu ná nkwa.+
5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu nọ na-achụpụrụ unu ha.+ Ọ napụkwara ha ala ha n’ihi unu. Unu ewegharakwala ya otú Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu ná nkwa.+