-
Joshụa 23:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 ya doo unu anya na Jehova bụ́ Chineke unu agaghịzi na-achụpụrụ unu mba ndị a.+ Ha ga-adịzi unu ka igbudu na ọnyà e ji anwụde unu, dịkwa unu ka ụtarị a na-apịa unu n’akụkụ abụọ,+ dịkwa unu ka ogwu dị n’anya unu. Ha ga-adịgide unu otú a ruo mgbe unu lara n’iyi n’ọmarịcha ala a Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.
-