Joshụa 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ugbu a, oge ọnwụ m eruwela. Unu makwa nke ọma na o nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu nke na-emezughị. Ha niile emezuolara unu. O nweghị nke n’ime ha na-emezughị.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:14 Ụlọ Nche,1/1/2010, p. 125/15/2008, p. 17-1811/1/2007, p. 22-24
14 “Ugbu a, oge ọnwụ m eruwela. Unu makwa nke ọma na o nweghị otu n’ime ọmarịcha nkwa niile Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu nke na-emezughị. Ha niile emezuolara unu. O nweghị nke n’ime ha na-emezughị.+