Joshụa 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, otú a ọmarịcha nkwa niile Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu si mezuoro unu+ ka Jehova nwekwara ike isi mee ka ọdachi niile ọ gwara unu gbasara ha dakwasị unu, kpochapụkwa unu n’ọmarịcha ala a Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.+
15 Ma, otú a ọmarịcha nkwa niile Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu si mezuoro unu+ ka Jehova nwekwara ike isi mee ka ọdachi niile ọ gwara unu gbasara ha dakwasị unu, kpochapụkwa unu n’ọmarịcha ala a Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.+