Joshụa 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Joshụa wee kpọọ ebo niile n’Izrel, ha agbakọọ na Shikem. Ọ kpọrọ ma ndị okenye Izrel, ma ndị isi ha, ma ndị ikpe ha, ma ndị ndú ha,+ ha abịa guzoro n’ihu ezi Chineke. Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:1 Ụlọ Nche,7/1/1992, p. 12
24 Joshụa wee kpọọ ebo niile n’Izrel, ha agbakọọ na Shikem. Ọ kpọrọ ma ndị okenye Izrel, ma ndị isi ha, ma ndị ikpe ha, ma ndị ndú ha,+ ha abịa guzoro n’ihu ezi Chineke.