Joshụa 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Emechakwara m ziga Mosis na Erọn+ ka ha nyere unu aka. Atakwara m ndị Ijipt ezigbo ahụhụ,+ ma kpọpụtazie unu ebe ahụ.
5 Emechakwara m ziga Mosis na Erọn+ ka ha nyere unu aka. Atakwara m ndị Ijipt ezigbo ahụhụ,+ ma kpọpụtazie unu ebe ahụ.