-
Joshụa 24:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Jehova chụpụkwaara anyị ma ndị Amọraịt ma ndị ọzọ niile bi n’ala a tupu anyị ebiri na ya. N’ihi ya, anyịnwa ga-efekwa Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke anyị.”
-