Joshụa 24:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’agbanyeghị na Jehova emeerela unu ihe ọma, ọ bụrụ na unu ahapụ ya, fewe chi ndị mba ọzọ, ọ ga-ata unu ahụhụ, kpochapụkwa unu.”+
20 N’agbanyeghị na Jehova emeerela unu ihe ọma, ọ bụrụ na unu ahapụ ya, fewe chi ndị mba ọzọ, ọ ga-ata unu ahụhụ, kpochapụkwa unu.”+