Joshụa 24:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Joshụa dekwara ihe ọ gwara ha n’akwụkwọ e dere Iwu Chineke.+ O busakwara otu nnukwu nkume+ n’okpuru osisi gbara agba nke dị n’akụkụ ebe Jehova doro nsọ.
26 Joshụa dekwara ihe ọ gwara ha n’akwụkwọ e dere Iwu Chineke.+ O busakwara otu nnukwu nkume+ n’okpuru osisi gbara agba nke dị n’akụkụ ebe Jehova doro nsọ.