Ndị Ikpe 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mgbe Joshụa nwụchara,+ ndị Izrel jụrụ Jehova ase, sị:+ “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa lụso ndị Kenan agha?”
1 Mgbe Joshụa nwụchara,+ ndị Izrel jụrụ Jehova ase, sị:+ “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa lụso ndị Kenan agha?”