Ndị Ikpe 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe ebo Juda gara, Jehova nyefere ndị Kenan na ndị Perizaịt n’aka ha.+ Ha wee merie puku mmadụ iri (10,000) n’ebe a na-akpọ Bizek.
4 Mgbe ebo Juda gara, Jehova nyefere ndị Kenan na ndị Perizaịt n’aka ha.+ Ha wee merie puku mmadụ iri (10,000) n’ebe a na-akpọ Bizek.