Ndị Ikpe 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Juda lụsokwara Jeruselem agha+ ma weghara ya. Ha ji mma agha gbuo ndị bi na ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ.
8 Ndị Juda lụsokwara Jeruselem agha+ ma weghara ya. Ha ji mma agha gbuo ndị bi na ya, gbaakwa obodo ahụ ọkụ.