Ndị Ikpe 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebo Juda wee gaa lụso ndị Kenan bi na Hebrọn agha (ihe a na-akpọbu Hebrọn bụ Kiriat-aba). Ha bibiri Shishaị, Ahaịman, na Talmaị.+
10 Ebo Juda wee gaa lụso ndị Kenan bi na Hebrọn agha (ihe a na-akpọbu Hebrọn bụ Kiriat-aba). Ha bibiri Shishaị, Ahaịman, na Talmaị.+