Ndị Ikpe 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha wee si n’ebe ahụ gaa lụso ndị bi na Diba+ agha. (Ihe a na-akpọbu Diba bụ Kiriat-sifa.)+