Ndị Ikpe 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụmụ nna nwunye Mosis,+ onye Kenaịt,+ na ndị Juda si n’obodo nkwụ+ pụta gawa n’ala ịkpa Juda nke dị n’ebe ndịda Erad.+ Ha gara ebe ahụ, ha na ndị bi n’ebe ahụ ebikọta.+
16 Ụmụ nna nwunye Mosis,+ onye Kenaịt,+ na ndị Juda si n’obodo nkwụ+ pụta gawa n’ala ịkpa Juda nke dị n’ebe ndịda Erad.+ Ha gara ebe ahụ, ha na ndị bi n’ebe ahụ ebikọta.+