Ndị Ikpe 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ezinụlọ Josef zipụrụ ụfọdụ ndị ka ha gaa nyopụta otú Betel dị (ihe a na-akpọbu obodo ahụ bụ Lọz).+
23 Ezinụlọ Josef zipụrụ ụfọdụ ndị ka ha gaa nyopụta otú Betel dị (ihe a na-akpọbu obodo ahụ bụ Lọz).+