Ndị Ikpe 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị nnyopụta ahụ hụrụ otu nwoke ka o si n’obodo ahụ na-apụta. Ha wee sị ya: “Biko, gosi anyị ụzọ e si abanye n’obodo a, anyị ga-emekwara gị ebere.”*
24 Ndị nnyopụta ahụ hụrụ otu nwoke ka o si n’obodo ahụ na-apụta. Ha wee sị ya: “Biko, gosi anyị ụzọ e si abanye n’obodo a, anyị ga-emekwara gị ebere.”*